“

Onwere ihe omuma ihe nke m kwenyere na ya, ana akpo ya, ‘Igwebuike’ enwere ike di na onu ogugu anyi. Mgbe anyị jikọrọ aka n'ịhụnanya, anyị ga-aga nke ọma ọnụ na ụwa ga-ama mma.

— Amarachi Attamah

What It Means

This is a placeholder explanation generated by the low-overhead model. It interprets "Onwere ihe omuma ihe nke m kwenyere na ya, ana akpo ya, ‘Igwebuike’ enwere ike di na onu ogugu anyi. Mgbe anyị jikọrọ aka n'ịhụnanya, anyị ga-aga nke ọma ọnụ na ụwa ga-ama mma." in the context of "Amarachi's quote" to mean that wisdom is timeless.

Source: Wikiquote: "Amarachi Attamah" (Quotes) The 'What it means' explanation text was generated by Google Gemini Flash (accessed January 19, 2026). https://gemini.google.com/app
Amarachi Attamah

About Amarachi Attamah

Amarachi Attamah Amarachi Attamah-Ugwu bụ onye nka egwu egwu Naijiria, onye ode akwụkwọ, onye na-agụ uri, onye mgbasa ozi, na onye na-akwado ichekwa asụsụ Igbo ka ọ pụọ n'iyi. Ọ bụ onye nkuzi asụsụ Igbo na Harvard African Language Programme, ngalaba ọmụmụ Africa na African American, Mahadum Harvard.Ọ bụkwa onye nkuzi asụsụ Igbo na Directed Independent Language Program (DILP), na Yale center maka ọmụmụ asụsụ, Mahadum Yale.